Jump to content

Ụbọchị Ụmụ Mgbei

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ụbọchị mgbei bụ ụbọchị mba na Egypt, nke a na-eme na Fraịde mbụ nke Eprel, kemgbe afọ 2004.[1] Ọ bụ Dar Al-Orman, bụ ọgbakọ ọrụ ebere kacha ukwuu nke Egypt hiwere ya.[1]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Egypt Opens Public Parks for Free on Orphan’s Day | Egyptian Streets (en-US). egyptianstreets.com. Retrieved on 2017-12-20.