Ụbọchị Ista

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ụbọchị Ista
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyerePascale Dezie
aha ezinụlọ yaDomingo Dezie
Ọrụ ọ na-arụresearcher Dezie

  Pascale Domingo bu onye Frenchi combushon phisikist nakwa aerothermokist onye na eji ihe ndị dị ọtụtụ na simulashon iji gụọ ihe gbasara ikuku ọkụ ndị si na ihe mwukota nke petrolu . Ọ bu onye direktor na emere ndị Frenchi nchoputa na ihe gbasara sayensi nke metụtara complexes de recherche interprofessionel .

Agụmakwụkwọ na ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Domingo gụsịrị Ph.D. na physiks na 1991 na Mahadum Rouen Normandy, na edemede Modélisation numérique de plasmas en écoulement nke Dany Vandromme lekọtara. [1] Ọ bụ onye nyocha postdoctoral na 1992 na ngalaba Aeronautics na Astronautics nke Mahadum Stanford. [1]

Nkwado[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Domingo na klas 2019 nke Fellows nke The Combustion Institute, "maka onyinye magburu onwe ya na ọnụọgụ ọnụọgụ nke ọkụ gụnyere usoro ọkụ na-ebu amụma nnukwu na obere ụdị kemịkal". [1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named coria

Njikọ ndị ọzọ gasi[dezie | dezie ebe o si]

  • Pascale Domingo publications indexed by Google Scholar