Ụlọ Ọrụ Canada Maka Nhazi na Nnyocha Ihu igwe
Ọdịdị
The Canadian Centre for Climate Modelling and Analysis (CCCma) bụ akụkụ nkè Climate Research Division of Environment Canada ma dị na Mahadum Victoria, Victoria, British Columbia. Ebumnuche ya bụ ịzụlite ma tinye n'ọrụ ụdị ihu igwe iji melite nghọta nkè mgbanwe ihu igwe ma mee atụmatụ dị ukwuu nke ihu igwe n'ọdịnihu na Canada na n'ụwa niile. Usoro amụma ógè ya na-enye amụma ihu igwe na Canada na ógè nkè ọnwa rụọ afọ.
Ụdị ndị dị ugbu a
[dezie | dezie ebe o si]Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- National Center for Atmospheric Research
- Onye Nkọwa nke Ụwa
- HadCM3 - nkọwa nke AOGCM
- EdGCM - ụdị agụmakwụkwọ nke GCM
Ihe edeturu
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- Flato, G. M. (2000). "The Canadian Centre for Climate Modeling and Analysis global coupled model and its climate". Climate Dynamics. 16 (6): 451–467. doi:10.1007/s003820050339.
- Scinocca, J. F. (2016). "Coordinated Global and Regional Climate Modeling". Journal of Climate. 29 (1): 17–35. doi:10.1175/JCLI-D-15-0161.1.
- Swart, Neil C. (2019). "The Canadian Earth System Model version 5 (CanESM5.0.3)". Geoscientific Model Development. 12 (11): 4823–4873. doi:10.5194/gmd-12-4823-2019.
{{cite cite journal}}: CS1 maint: unflagged free DOI (link)
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ebe nrụọrụ weebụ gọọmentị
- Dimitri Lascaris (December 10, 2019) New Climate Model na-ebu amụma ọkwa egwu nke okpomọkụ ụwa. E nwetara ya na December 10, 2019