Ụlọ Ọrụ Naịjirịa Naijiria Na-etinye karama

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nigerian Bottling Company bụ ụlọ ọrụ na-emepụta ihe ọṅụṅụ nke bụ ndị n'enye aka ere mmanya Coca-Cola na Naịjirịa. Ụlọ ọrụ ahụ nwekwara ikike ahia Naijiria iji ree mmanya dika Fanta, Sprite, Schweppes, Ginger Ale, Limca, Krest, Parle Soda na Five Alive.[1]

 

Nigerian Bottling Company were isi ụlọ ọrụ na Lagos Nigeria. Ha na-eme mmanya Coca Cola, Sprite, Eva, Mmiri ọṅụṅụ Schweppes, Fanta.

Website ha bu https:/ng.coca-colahellenic.com/

Nigerian Bottling Company nke a makwaara bụ NBC, malitere imewe ihe ahia na 1953 na ụlọ ọrụ dị n'okpuru ala nke Mainland Hotel, nke Leventis Group na-emepụta mmanya Coke nke ụlọ ọrụ Coca Cola nyere ikike. N'afọ 1960, NBC webatara ihe ọṅụṅụ oroma Fanta n'ahịa ma mesịa bụ pụta ihe ọṅụṅụ lemon Sprite.[2]

Izu ahịa na nkesa[dezie | dezie ebe o si]

NBC nwere ụlọ ọrụ asatọ ejiri eme ihe bottle na Naịjirịa nke na weta ngwongwo ahia na ụlọ nkwakọba ahia dị iche iche maka nkesa na ndị n'ebu ahịa n'ụba ma ọ bụ ndị ahịa.[3] Kemgbe ọtụtụ afọ, NBC emela ma ọ bụ nweta ụlọ ọrụ na-emepụta ihe ndị a na'emepụta n'usoro n'usoro. O mepere ugbo ọka na Agenebode, Edo State iji mepụta fructose syrup, nweta mmasị na ụlọ ọrụ Crown cork na Ijebu Ode na mmepụta ugegbe na Delta State.

Nigeria Bottle Company na-ejere ndị ahịa nde 600 ozi n'ofe ya na akara ala nke mba 28 na kọntinent 3.[4]

NBC na-emepụta SKU karịa onye isi ya, Seven-Up, ọ na'ere mmanya Coke, Coke zero, Fanta oroma, apụl Fanta, mmiri Eva wdg.[2]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. GLOBAL COMPACT ANNUAL COMMUNICATION ON PROGRESS (March 2009). Archived from the original on 2018-10-11. Retrieved on 2023-05-30.
  2. 2.0 2.1 Osagie (10 November 2015). Of NBC and Sustainable Development. Thisday (Lagos).
  3. Plant profiles (en). ng.coca-colahellenic.com. Retrieved on 2018-10-11.
  4. Nigerian Bottling Company At a Glance (en). cch Nigeria. Retrieved on 2021-04-10.