Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Ọhịa na Ala nke Norway

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

The Norwegian Forest and Landscape Institute (Norwegian: for skog og landskap) bụ ụlọ ọrụ nyocha nke dị na Norway.

N'ịbụ nke dị n'okpuru Ministry of Agriculture and Food nke Norway, ọ na-achị onwe ya na nyocha ya.[1] E guzobere ya na 1 Julaị 2006 site na njikọta nke Norwegian Forest Research Institute (Norsk institutt for skogforskning) na Norwegian Institute of Land Inventory (Norsk institut for jord- og skogkartlegging). Isi ụlọ ọrụ dị na Ås, ụlọ ọrụ mpaghara dịkwa na Bergen, Steinkjer na Tromsø.

Onye nduzi bụ Arne Bardalen.

Na June 30, 2015 e jikọtara ụlọ ọrụ ahụ na Norwegian Institute of Bioeconomy Research.[2]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Information in English. Norwegian Forest and Landscape Institute. Archived from the original on 23 May 2009. Retrieved on 28 May 2009.
  2. Universitetet i Bergen. Norwegian Forest and Landscape Institute - State Administration Database - NSD. NSD Data on the Political System. Universitetet i Bergen. Archived from the original on 2018-10-12. Retrieved on 2023-08-18.