Ụlọ Akụ̀ Azụmaahịa Chad

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Commercial Bank Chad, nke a na-akpọkwa CommercialBank Tchad (CBT), ha bụ ndi otu Commercial Bank Group yana njikọ ya na Commercial Bank of Cameroon (CBC), Commercial Bank Centrafrique (CBCA), Commercial Bank Equatorial Guinea (CBGE) na Commercial Bank São Tomé and Príncipe (CBSTP).).[1]

Ihe onwunwe[dezie | dezie ebe o si]

Akụkụ nke Commercial Bank Tchad dị ka egosiri na tebụl dị n'okpuru ebe a:[2]

Ụlọ akụ Azụmaahịa Chad Stock Ownership
Ọnọdụ Aha Onye nwe ya Pasentị nke Onwe
1 Fotso Group nke Cameroon 50.68
2 Gọọmentị nke Chad 17.48
3 Ụlọ Ọrụ Ego nke Chad 21.87
4 Ndị na-etinye ego na Chad 04.59
5 Ụlọ akụ Mba Nile 05.38
Ngụkọta 100.00

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Òtù Ụlọ Akụ̀ Azụmaahịa
  • Ụlọ Akụ̀ Azụmaahịa nke Cameroon
  • Central Bank nke Central African States

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Commercial Bank of Cameroon (2004-11-08). Archived from the original on 2004-11-08. Retrieved on 2017-09-07.
  2. Shareholding In CBT

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]