Ụlọ Akụ̀ Azụmaahịa na Ụlọ Ọrụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Banco de Comércio e Indústria bụ ụlọ akụ dị na Angola. E guzobere ụlọ akụ ahụ na 11 Julaị 1991 site na iwu gọọmentị No. 08-A/91. Onye isi oche (Portuguese: ) bụ Filomeno Costa Alegre Alves de Ceita.

Onye na-eketa oke bụ gọọmentị nwere 91% nke mbak. Ndị ọzọ nwere oke bụ ụlọ ọrụ ọha itoolu, Angola Telecom, ENSA - Seguros de Angola, CERVAL, Sonangol, Endiama, TCUL, Porto de Luanda na TAAG nwere 1.1% nke mbak nke ọ bụla, yana Bolama nwere 0.2%.Onye na-eketa oke bụ gọọmentị nwere 91% nke mbak. Ndị ọzọ nwere oke bụ ụlọ ọrụ ọha itoolu.Onye na-eketa oke bụ gọọmentị nwere 91% nke mbak. Ndị ọzọ nwere oke bụ ụlọ ọrụ ọha itoolu

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]