Ụlọ Akwụkwọ Pierre Simon Laplace

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Institut Pierre Simon Laplace (Pierre Simon Laplace Institute) bụ òtù French nke nwéré ụlọ nyocha itoolu (CEREA, GEOPS, LATMOS, otu sitere na LERMA, LISA, LMD, LOCEAN, LPMAA, LSCE na METIS) nké na-eme nchọpụta na sayensị ihu igwe.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. IPSL - Research laboratory, environmental sciences. www.ipsl.fr. Archived from the original on 2009-07-24.

Peeji ndị dị n'èzí[dezie | dezie ebe o si]

Ebe nrụọrụ weebụ gọọmentị