Ụlọ ahịa akwụkwọ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ụlọ Ahịa Akwụkwọ, Lagos Island

Ụlọ Ahịa Akwụkwọ (nke a na-akpọkwa CSS ụlọ ahịa akwụkwọ)[1] Ọ bụ Godwin na Hopwood Architects[2] chepụtara ya ma wuo ya n'afọ otu puku narị itoolu na iri asaa na atọ.

N'èzí nke CMS Bookshop Lagos c.N'afo otu puku narị itoolu na iri atọ na

Ihe ndị mere n'oge gara aga[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ndị ozi ala ọzọ CMS rutere Naijiria n'afọ otu puku narị asatọ na iri ise, ụfọdụ biri na Marina, Lagos ebe ha meghere obere ụlọ ahịa na-ere Akwụkwọ nso na ihe ndị ọzọ nke Ndị Kraịst.[3] E mechara zụta ụlọ ahụ na-elekọta ụlọ ahịa ahụ ma wuo ihe owuwu ọhụrụ n'afọ otu puku narị itoolu na iri abụo na asaa, Bishop Melville Jones raara ihe owuwu a nye. Ọrụ azụmahịa CMS mechara gbanwee aha ya ka ọ bụrụ CSS, ụka na ụlọ akwụkwọ ndị na eweta ihe .[3] A kwaturu ụlọ mbụ ahụ ma wuo ụlọ akwụkwọ dị ugbu a na otu puku narị itoolu na iri asaa na atọ.[3]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lizzie Williams (2012). Nigeria. Bradt Travel Guide. ISBN 9781841623979. Retrieved on 21 October 2016. 
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named style
  3. 3.0 3.1 3.2 Akinsemoyin (1977). Building lagos (in English). F. & A. Services : Pengrail Ltd., Jersey. OCLC 26014518.