Gaa na ọdịnaya

Ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị elu nke Mother Teresa Mission

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Mother Teresa Mission Higher School bụ ụlọ akwụkwọ na Kanpur, Uttar Pradesh, India.  O nwere alaka atọ na Kanpur: Alaka Kidwai Nagar, Alaka Koyla Nagar na Alaka Krishna Nagar.

Ọ bụ Late Balraj Anand Silas na Dr. Veena Silas hiwere ụlọ akwụkwọ a na 1995. Ọ jikọtara ya na Council for the Indian School Certificate Examinations ma na-enye ụmụ akwụkwọ si ụlọ akwụkwọ ọta akara ruo ọkwa 12.

Mother Teresa Mission Higher School dị nso na Swatantara Senani Marg, Micky House, Kanpur, Uttar Pradesh .  Alaka nke abụọ ya dị na Koyla Nagar na nke atọ na Krishna Nagar.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]