Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke ịsịị
meeting of | Ụlọ omeiwu nke Lagos steeti ![]() |
---|

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke isii bụ ngalaba iwu nke Gọọmenti Lagos Steetinke ehibere na Jụn 4, 2007. Nzụkọ ahụ gara n'ihu ruo Julaị 4, 2011.[1] Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ na ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ.[2] Onye isi oche nke Nzukọ omeiwu nke isii bụ Rt. Hon Adeyemi Ikuforiji ebe osote onye isi okwu bụ Hon. Bola Badmus Olujobi[3]
Ikike na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọrụ iwu nke Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke isii bụ ime iwu site na ịnye iwu, nke ụzọ abụọ n'ụzọ atọ nke ụlọ ahụ ga-akwado. Mgbe e nwetesiri nkwado nke ụzọ abụọ n'ụzọ atọ, a na-enye Gọvanọ iwu ahụ, onye ga-abịanye aka ka ọ bụrụ iwu n'ozuzu oke.[4] Nzukọ ahụ na-enyocha ma kwado mmefu ego kwa afọ nke gọọmentị steeti na ngosi nke gọvanọ.[5] Nzukọ ahụ na-arụkwa ọrụ dị mkpa na nhọpụta nke ndị kọmishọna steeti, ndị isi ikpe na ndị isi ndị ọzọ site n'aka onye ji ọkwa gọvanọ.[6][7]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Intrigues That Ushered in 7th Lagos Assembly. TheNigerianVoice. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Results of Lagos Governorship, House of Assembly polls. Vanguard News (11 April 2015). Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Ikuforiji Re-elected Lagos Speaker, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Lagos Governor Signs 2010 Budget. TheNigerianVoice. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Lagos Assembly Approves 499.105bn as 2013 Budget, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Lagos Cabinet: Fashola Submits 37 Names to Assembly , Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 16 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Fashola approves appointment of six new judges for Lagos High Court | Premium Times Nigeria (20 May 2013).