Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke abụọ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke abụọ

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke abụọ bụ ngalaba iwu nke Gọọmentị Lagos Steeti nke ehibere na Ọktoba 6, 1983, nzukọ ahụ wee gaa ruo Jenụwarị 10, 1992.[1] Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ nakwa ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ. Onye isi oche nke Nzukọ omeiwu nke abụọ bụ Rt. Hon Oladimeji Longe ebe osote onye isi ọkà okwu bụ Hon Afolabi Oredoyin.[2][3] E meghere Nzukọ nke atọ na Jenụwarị 14, 1992, na mpụta nke Hon. Shakirudeen Kinyomi dị ka ọkà okwu.[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Parliament of Lagos, Nigeria - Parliamentary Detail. cpahq.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
  2. Fashola, Adefulire, Ikuforiji, others eulogise Longe. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
  3. Second Assembly:Capacity Building - sammyshow.ExpertsColumn.com. expertscolumn.com. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 18 April 2015.
  4. SHAKIRUDEEN .O. KINYOMI, ENGR. Nigeriannotables.com. Archived from the original on 14 September 2020. Retrieved on 18 April 2015.