Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke ise
Ọdịdị

Ụlọ omeiwu Lagos State nke ise bụ ngalaba iwu nke Gọọmentị Lagos Steeti nke emere na June 2, 2003. Nzụkọ ahụ gara n'ihu ruo July 2, 2007.[1] Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ na ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ.[2] Onye isi oche nke Nzukọ omeiwu nke ise bụ Rt. Hon Adeyemi Ikuforiji na osote onye isi bụ Hon. Farouk Adegboyega Oshodi.[3][4][5][6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Results of Lagos Governorship, House of Assembly polls". Vanguard News. Retrieved 18 April 2015.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).

- ↑ "Lagos Assembly Kicks Out Speaker, Appoints Another". allAfrica.com. Retrieved 18 April 2015.