Ụlọikpe Nchịkwa nke International Labour Organization

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ụlọikpe Nchịkwa nke International Labour Organization
court, Ụlọ ọrụ Gọọmenti
Oge/afọ mmaliteỌktoba 1946, 1927 Dezie

Ụlọ ikpe nchịkwa nke International Labour Organisation, mkpirisi ILO Administrative Tribunal ma ọ bụ ILOAT, bụ ụlọ ikpe maka esemokwu nke ndị ọrụ na onye were ha n'ọrụ na ụlọ ọrụ gọọmenti etiti. E hiwere ụlọ ikpe a dị ka "Administrative Tribunal of the League of Nations" na 1927 site na Njikọ Mba ma nyefee (ma nyegharịa ya aha) na International Labour Organisation na 1946. [1] Mkpebi metụtara ọrụ nke otu mba ụwa 60 nwere ike ịrịọ arịrịọ na ILOAT.

Ndị ikpe[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka nke June 2020, e debere ụlọ ikpe dịka ndị a: [2]

Ikpe[dezie | dezie ebe o si]

Dịka nke 12 Ọgọst 2019, ILO ewepụtala ikpe 3900. Otu dị iche iche nke enyere ọtụtụ mkpebi bụ: [3]

Mbiri Aha Ọnụọgụ nke mkpebi
EPO European Patent Organisation 1001
WHO World Health Organization 550
ILO Òtù Na-ahụ Maka Ndị Ọrụ Mba Nile 394
FAO Òtù nri na ọrụ ugbo nke United Nations 384
Eurocontrol Òtù Na-ahụ Maka Nchekwa Ikuku nke Europe 293
UNESCO Òtù Mmụta, Sayensị na Ọdịbendị nke Mba Ndị Dị n'Otu 278
ITU International Telecommunication Union 184

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]