Ụtụtụ (Bouguereau)
Ọdịdị

Chi ọbụbọ ( French </link>), nke a makwaara dịka Nwata nwere Lily, bụ ụdị ihe osise nke onye omenkà France bụ William-Adolphe Bouguereau mere n'afọ 1881. Ọ bụ otu n'ime ọrụ ya a ma ama ama. Obosara ya bụ 214.9 × 107 cm. [1]
Ọ dị ugbu a na Birmingham Museum of Art [2]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ L'Aurore (Dawn). Birmingham Museum of Art. Retrieved on 27 February 2019.
- ↑ L'aurore. Art Renewal Center. Retrieved on 27 February 2019.