Jump to content

1 Febụwarị 2010 Bọmbụ a tụrụ Baghdad

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

1 Febụwarị 2010 Baghdad Bombing bu bombu mburu onwe nke mere na Baghdad Iraq nke gburu mmadu 54 ma opekata mpe, ma meruo mmadu100 ahu. Nwakpo mere na ngbako nke Shia pilgrim na aga na emume okpukpe.[1]

Nwanyị ahụ gburu onwe ya na bọmbụ gbagburu onwe ya n'ebe ezumike n'okporo ụzọ ndị njem ala nsọ na-aga emume okpukpe Shia nke e mere na Karbala. Ebe ezumike ahụ nwere ebe nchedo, nke bụ ebe onye na-atụ bọmbụ gbagburu belt bọmbụ ya. E nwere mwakpo yiri nke ahụ n'otu ndị njem ala nsọ ahụ n'afọ gara aga, nke gburu mmadụ iri anọ.[2]

  1. 54 killed as suicide bomber targets Shiite pilgrims in Iraq. Los Angeles Times (2 February 2010). Archived from the original on 4 February 2010. Retrieved on 29 March 2012.
  2. Spencer (1 February 2010). Female suicide bomber kills 41 in Iraq. The Telegraph. Archived from the original on 13 November 2012. Retrieved on 29 March 2012.