2010 Mwakpo Jos na Maiduguri
Ọdịdị
24 December 2/10, ndi ugbako Jihadist Boko Haram butere mwakpo nke mere na Jos na Maiduguri nke no na Nigeria, nke gburu mmadu 38.[1]
Bọmbụ anọ gbawara na Jos, Plateau State, na-egbu mmadụ iri atọ na abụọ: abụọ n'akụkụ nnukwu ahịa, otu n'ebe Ndị Kraịst na nke ọzọ n'akụkụ ụzọ na-eduga n'ụlọ alakụba obodo ahụ.[1] Mmadụ isii nwụrụ na mwakpo a wakporo ụlọ ụka abụọ na Maiduguri, Borno Steeti. [1]
Boko Haram kwuru na ọ bụ ha butere mwakpo ahụ niile.[1]
- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 Radical Islamist sect says it carried out Nigeria church attacks. The Guardian (2010-12-28). Archived from the original on 2023-02-17."Radical Islamist sect says it carried out Nigeria church attacks". The Guardian. 2010-12-28. Archived from the original on 2023-02-17. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "G" defined multiple times with different content