2010 Tajik National Guard Mi-8 crash
Ọdịdị
Na 6 Ọktoba 2010. Helikọpta ndị agha Mil Mi-8 sitere na ndị Tajik National Guard dara na Rasht Valley dị nso na Ezgand na Tavildara, Tajikistan, na-egbu mmadụ 28 niile nọ n'ime ya. Enwetere ugboeli na usoro oku na nwe Ihe mgberede mgbe ona Acho igbatu ala. O ya bu Ihe mgberede nke kacha rie isi mmadu n'obodo Tajik aviation kee mgbe 1997. [1]
- ↑ Accident Details. Planecrashinfo.com. Retrieved on 29 October 2020.