2015 Bayelsa State House of Assembly ntuli aka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Emere ntuliaka ụlọ omebe iwu Bayelsa steeti n'afọ 2015 n'April 11, 2015, iji họpụta ndị otu ụlọ ọgbakọ omebe iwu Bayelsa steeti na Naịjirịa. Oche iri abụọ na anọ bụ maka ntuliaka n'ụlọomeiwu steeti Bayelsa. [1]

. [2]Kombowei Benson nke PDP na- anya mpaghara South Ijaw IV bụ onye òkùra ka ọ bụrụ ọka oche, ebe Abraham Ingobere si PDP na-anya anya Brass III bụ osote Oga oche

  1. Bayelsa Assembly Speaker Declares Four seats ‘Vacant’ Over Defection To APC. Sahara Reporters (2015-05-17). Retrieved on 2022-01-02.
  2. Bayelsa inaugurates 5th Assembly - (en-US). The Eagle Online (2015-06-03). Retrieved on 2022-01-02.