2020 Iju Mmiri nke Sahel Africa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Idei mmiri nke Sahel Africa nke afọ 2020 bụ oke idei mmiri nke dakwasịrị ọtụtụ ebe na odida anyanwu, owuwa anyanwu, na Central Africa na-ọnwa Ọgọstụ na Septemba 2020 n'ihi oke mmiri ozuzo. Ma ihe karịrị mmadụ 760,000 no na Burkina Faso, Cameroon, Chad, Congo Republic, Ghana, Mali, Niger, Nigeria, Sudan, Senegal, na Tunisia Ko metụtara ma gbuo ọtụtụ narị mmadụ.[1][2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Celestial. "Exceptional rainfall and record floods hit African Sahel", The Watchers, September 12, 2020.
  2. "Senegal – State of Emergency After Deadly Floods", Floodlist, 7 September 2020.

 Àtụ:2020 floods