28 Akụkọ banyere ọrịa AIDS n'Africa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

ndabere[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2003, Nolen, onye odeakụkọ Canada nwetara ihe nrite [1], mere ka ndị isi ya na The Globe and Mail kwe ka o nyocha wee kọọ akụkọ banyere ọrịa AIDS na-efe efe na Africa.[2] Ọ kwagara Johannesburg ebe ọ nọrọ afọ anọ nyocha n'akụkụ ọ bụla nke ọrịa a..[1][2][2]

Nchịkọta akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Zackie Achmat, na 2013
  1. Review: 28 Stories of Aids in Africa by Stephanie Nolen (en). The Guardian (2007-06-16). Retrieved on 2022-01-18.
  2. 2.0 2.1 BOOK REVIEW : 28: Stories of AIDS in Africa (en). The New Times | Rwanda (2010-01-03). Retrieved on 2022-01-18.