28 Disemba
Ọdịdị
28 Disemba
obere ụdị nke | 28th |
---|---|
Akụkụ nke | December |
28 Disemba bu ubochi nke 28th (nke iri abụọ na asatọ) na onwa ana kpo Disemba. Na Gregorian calender, 28 Disemba bu ubochi nke 362nd (363rd na afo nke ana-kpo leap year) na afo. Anyi nwere agugu ubochi 3 du mgbe afo na agwu.