Abala Ibeme
Ọdịdị
Abala Ibeme
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯha Abia, Obingwa/Ugwunagbo/Osisioma |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 5°26′0″N 7°5′30″E |

Abalaa Ibeme,ⓘ bụ obodo dị na mpaghara ọchịchị ime obodo Obingwa na steeti Abia, Naịjirịa.[1][2] otu ihe nke eji mara ndi Abala bu na ha na agbasi mbo ike ichekwa onwe ha na agbanyeghi na ha bill na agbata obi ndi Akwa Ibom ba Abia state ebe enyemaka ndi ochichi na anaghi erute ha aka na oge
- ↑ Ifeanyi, Emmanuel. "Abala-Ibeme: A town in need of education gets succour", 2023-01-19. (in en-US)
- ↑ GeoNames.org.