Abdel Ali Slimani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdel Ali Slimani
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
Aha enyereAbdel Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie

Abdel Ali Slimani (Arabic عبد العلي سليماني, Algiers) bụ onye Algeria na-agụ egwu raï.

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Jazz Times kọwara abọm ya nke afọ 1996 Mraya dika "ihe izizi dị egwu" nke ndị ọzọ kwuru maka egwu ya bu Moi et Toi .[1][2] Rayi Slimani na-ewepụ ihe na-akpali akpali na okwu ọjọọ ma dị ka Slimani si kwuo "egwú ezinụlọ" a nụrụ na redio na Algeria ọbụna n'afọ ndị 1990.[3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Jazz Times 1996 "... cogent core identity in the music of Rai musician Abdel Ali Slimani, whose Mraya (Real World) is an impressive debut , and another point chalked up for the gospel of Rai, still relatively unknown in the west."
  2. Reginald Byron, Ullrich Kockel Negotiating Culture: Moving, Mixing and Memory in Contemporary Europe 2006 Page 108 "In the musical world, men such as the Algerian singer Abdel ali Slimani stand out: in Moi et Toi he tells of a man who falls in love with a woman outside his group and is therefore rejected by both his family and friends"
  3. Option: Volumes 72-76 Sonic Options Network - 1997 "Abdel Ali Slimani - BACK HOME IN ALGERIA, singing rai can get you killed. It's the music of rebellion, with decadent lyrics about smoking, drinking, love and sex — all of it pretty tame by Western standards, but fundamentally subversive ...says Slimani, 34, in tentative English. "My music is very, very clean. I never swear. I do family music. You can hear it now on the radio in Algeria. Everyone can listen." Growing up in a middle-class family ...