Jump to content

Abdelhamid Temmar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Abdelhamid Temmar (amuru October 24, 1938) bu onye ndọrọndọrọ ọchịchị Algeria. Ọ bụbu onye minista na-ahụ maka itinye ego na gọọmentị Abdelaziz Belkhadem. Kemgbe June 2008, ọ bụ onye minista nke ụlọ ọrụ mmepụta ihe na nkwalite itinye ego n'okpuru ọchịchị Prime Minister Ahmed Ouyahia.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]