Gaa na ọdịnaya

Abdellah Rezzoug

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdellah Rezzoug
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịLibya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1959 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri Dezie

Abdellah Rezzoug ma ọ bụ Abdella Zarok bụ onye na-eme ihe nkiri na Libya.[1] Na mbido afọ 1970 o mere ihe nkiri mbụ nke Libya, a kpọrọ When Fate Hardens .[2]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Mgbe Ọdịnihu siri ike / Ọdịnihu sie ike (Indama Yaqsu al-Zaman), 1973.[3]
  • Symphony of Rain (Maʹazufatu al-matar), 1991.[3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Roy Armes (2008). "Rezzoug, Abdellah". Dictionary of African Filmmakers. Indiana University Press. ISBN 0-253-35116-2.
  2. Hans-Christian Mahnke, On Film and cinema in Libya – Interview with Libyan film critic and festival director Ramadan Salim, African Film Festival, Inc., 2014.
  3. 1 2 Jean-François Brière (2008). Dictionnaire des cinéastes africains de long métrage. KARTHALA Editions. ISBN 978-2-8111-4250-6.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]