Abdesselem Ben Mohammed
Ọdịdị
Abdesselem Ben Mohammed
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | France |
| Obodo maka egwuregwu | France |
| Aha n'asụsụ obodo | Abdesselem Ben Mohammed |
| Aha enyere | Ben |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Jụn 1926, 2 Jenụwarị 1926 |
| Ebe ọmụmụ | Casablanca |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 1965 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | FC Girondins de Bordeaux, Nîmes Olympique, Wydad Athletic Club, France men's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Abdesselem Ben Mohammed (15 June 1926 - 1965) bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-aga n'ihu. Ọ gbara bọọlụ maka Wydad na mba Morocco ebe ọ meriri ọtụtụ asọm mpi mba, tupu ya egwuri egwu na Obodo France na Bordeaux na Nîmes. A mụrụ ya na Morocco, Ben Mohammed nọchitere anya Ndị otu mba France.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Ben Mohammed na French Protectorate na Morocco. Ọ nọchitere anya Ndị otu mba France na mmeri 1-0 nke oge afo 1954 FIFA World Cup na Ireland na ubochi nke iri abuo na ise n’onwa Nọvemba nke afo 1953. [1]
Nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Match - France - République d'Irlande - FFF. www.fff.fr.