Abdi Fufa
Ọdịdị
Abdi Fufa
ụdịekere | nwoke |
---|---|
obodo maka egwuregwu | Ethiopia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Septemba 1995 |
ọrụ ọ na-arụ | long-distance runner |
ụdị egwuregwu | long-distance running, cross country running |
so na | 2019 IAAF World Cross Country Championships – senior men's race |
Abdi Fufa (amuru 27 Septemba 1995) [1] bu onye oso ogologo oge Etiopia . Ọ gbara asọmpi n'ọsọ ndị okenye na asọmpi mba ụwa nke 2019 IAAF nke emere na Aarhus, Denmark. [2] Ọ gụchara n'ọkwa iri na ise. [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Abdi Fufa. World Athletics. Archived from the original on 2020-07-12. Retrieved on 11 July 2020.
- ↑ 2.0 2.1 Senior men's race. 2019 IAAF World Cross Country Championships. Archived from the original on 6 July 2020. Retrieved on 27 June 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Abdi Fufa at World Athletics