Abdul Yahaya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdul Yahaya
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNamibia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Eprel 1990 Dezie
Ebe ọmụmụJos Dezie
Ọrụ ọ na-arụathlete Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheike n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuwrestling Dezie
so na2018 Commonwealth Games Dezie

Abdul Yahaya (amụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ na anọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1990) bụ onye Naijiria na-agba basketbọọlụ na Abidjan Basket Club na Naijiria.[1]

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2015, Yahaya duuru Mark Mentors gaa n'ọkwa 2015 NPL wee pụta dị ka onye ọkpụkpọ kacha baa uru na asọmpi ahụ.↵Na February 2019, Yahaya bịanyere aka na Rivers Hoopers..[2] N'ọnwa Nọvemba 2019, Yahaya meriri iko onye isi ala na Hoopers, a na-akpọ ya onye egwuregwu kacha baa uru n'ụzọ.[3]

Na 20 Eprel 2020, Yahaya bịnyere aka na Abidjan Basket Club na Ivory Coast.[4]

Ọrụ ndị otu mba[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye egwuregwu maka Naịjirịa, Yahaya sonyere na AfroBasket 2017.[5]

3x3[dezie | dezie ebe o si]

Yahaya gbara basketbọọlụ 3x3 na 2018 FIBA 3x3 World Cup.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Abdul Yahaya at FIBA
  • Abdul Yahaya at the Gold Coast 2018 Commonwealth Games