Abdullahi Garba Aminchi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdullahi Garba Aminchi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1954 Dezie

Abdullahi Garba Aminchi (amụrụ na 11 Machị 1954) na Funtua LGA, Katsina State, Nigeria, bụ osote gọvanọ nke ọchịchị NRC nke Alhaji Saidu Barda duziri site na 1992 ruo 1993. Ọ bụ osote Gọvanọ nke oge ahụ bụ Umaru Musa Yar'Adua na 2003.[1][2] Ọ chịkwara ọkwa onye nnọchi anya Saudi Arabia na Oman n'oge ọchịchị Umaru Musa Yar'adua onyeisiala site na 2007.[3][4]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Abdullahi Garba na 11 Maachị 1954 na Funtua LGA, Katsina. Ọ gụrụ injinia na Kaduna Polytechnic. O mechara nweta diplọma na ọmụmụ iwu na Mahadum Bayero Kano.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Abdullahi Garba hapụrụ ngalaba injinia banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchi

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. How Yar'adua short-changed Southern Katsina. Sahara Reporters (2009-06-29). Retrieved on 2022-06-16.
  2. Daily (2014-11-13). Garba Aminci joins Katsina guber race under APC (en-US). Peoples Daily Newspaper. Retrieved on 2022-06-16.
  3. Kperogi. Yar'adua's Health: Amb. Aminchi's Impossible Grammatical Logic. Notes From Atlanta. Retrieved on 2022-06-16.
  4. BBCHausa.com | Labarai | Yar'adua ya samu sauki matuka. www.bbc.com. Retrieved on 2022-06-16.