Abdulmumini Kabir Usman
Ọdịdị
| Abdulmumini Kabir Usman | |
|---|---|
| Emir of Katsina | |
| Tenure | 13 March 2008 – present |
| Coronation | 13 March 2008 |
| Predecessor | Muhammadu Kabir Usman |
| Born | 9 Jenụwarị 1952 |
| Dynasty | Sullubawa |
| Father | Muhammadu Kabir Usman Nagogo |
| Religion | Sunni Islam |
Abdulmumini Kabir Usman (amuru 9 Jenuarrị 1952) bu Emir nke Katsina . Onye Fulani sitere na ụdị Sullubawa, [1] ọ bụ oga ụlọ akwụkwọ mahadu
Abdulmumini Kabir Usman
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1951 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
m Ilorin na onye bụbu akwụkwọ ụlọ akwụkwọ mahadum Obafemi Awolowo . [2] Ọ bụ eze nke iri ise nke Katsina n'usoro oge yana onye nke a sitere na ndị eze Sullubawa nọchiri nna ya Muhammadu Kabir Usman .