Gaa na ọdịnaya

Abdur Rahim Boxi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Member of Legislative Assembly, West Bengal. Abdur Rahim Boxi


Abdur Rahim Boxi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress. A họpụtara ya dị ka onye otu omebe iwu West Bengal si Malatipur na 2021.[1][2] Ọ sonyeere All India Trinamool Congress site na Revolutionary Socialist Party na 11 Jenụwarị 2019.[3][4] Ọ bụkwa onye isi oche mpaghara Malda district TMC.   [citation needed]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]