Abel Tador

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Abel Tador (28 Ọktoba 1984 – 14 Juun 2009) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tador bụ onye isi otu Bayelsa United, ma duru ndị otu ya gaa na 2008–09 Nigerian Premier League.  Ọ na-egwuri egwu maka NPA na Sharks.

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Tador bụ onye isi otu Bayelsa United, ma duru ndị otu ya gaa na 2008–09 Nigerian Premier League.  Ọ na-egwuri egwu maka NPA na Sharks.[1][2][3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bayelsa star killed after title win. BBC Sport (15 June 2009). Archived from the original on 18 June 2009. Retrieved on 15 June 2009.
  2. Audu (15 June 2009). Nigeria: Bayelsa Victory Marred As Skipper Abel Tador Is Shot Dead. Goal.com. Archived from the original on 18 June 2009. Retrieved on 15 June 2009.
  3. Bayelsa Utd captain shot dead after Nigeria league win. Soccerway (15 June 2009). Archived from the original on 19 June 2009. Retrieved on 15 June 2009.