Abeokuta North
Ọdịdị
Abeokuta North
| Oge/afọ mmalite | 1981 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Ogun |
| Nhazi ọnọdụ | 7°12′0″N 3°12′0″E |
| Ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Abeokuta North local government |
| Asụsụ ọ na-asụ | Asụsụ Yoruba |

Abeokuta North bụ Gọọmentị obodo dị na Ogun Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ Obodo ya dị n'obodo Akomoje, dị na nso Abeokuta. O nwere mpaghara km2 narị asatọ na asatọ na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị narị puku abụọ na otu na narị atọ na iri abụo na itoolu na ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006.
Mpaghara gọọmentị ime obodo gụnyere Oyan Dam, nke bụ isi iyi n' enye obodo Lagos na Abeokuta mmiri.↵Obodo ndị na-esi n'ọdọ mmiri Oyan akụ azụ na o huchu mmiri na-enwe mpụtara dị elu nke ọrịa Schistosoma ha na-ebute na mmiri.[1]
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 110.[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Mpaghara Abeokuta North
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ O. P. Akinwale. "Squamous Cell Abnormalities in Exfoliated Cells from the Urine of Schistosoma haematobium-Infected Adults in a Rural Fishing Community in Nigeria". World Health & Population, 10(1) 2008: 18-22. Retrieved 2010-05-22.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).