Jump to content

Abhedananda Thander

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Abhedananda Thander, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress.[1][2] Ọ bụ onye omebe iwu, họpụtara site na mpaghara Ausgram na ntuli aka ọgbakọ steeti West Bengal nke 2016.[3] [4] Na nhọpụta ọgbakọ n'afọ 2021 ka e si n'otu mpaghara họpụta ya ọzọ. [1][2][3]

Ebemsi dee

[dezie | dezie ebe o si]