Gaa na ọdịnaya

Abigail Lofaro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Abigail Lofaro (amuru na Septemba 1961) bu onye ikpe Malta. Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Malta.[1][2] N'akụkụ Anna Felice, ọ bụ nwanyị mbụ ọkàikpe a họpụtara na Malta.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Magistrate, lawyer first female judges". Times of Malta. 5 September 2006.