Abiola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Abiola bụ aha Naijirịa nke sitere na Yoruba.[1] Ihe Abiola pụtara bụ "a mụrụ na nsọpụrụ, akụ na ụba".

Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

Ndị ama ama nwere aha mbụ / aha e nyere gụnyere:

  • Abiola Abrams, onye America na telivishọn
  • Abiola Babatope, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Abiola Dauda, onye na-agba bọọlụ na Naijiria na Sweden
  • Abiola Ajimobi, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • F. Abiola Irele, onye agụmakwụkwọ Naijiria

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]