Acayo Christine Cwinya
Ọdịdị
Acayo Christine Cwinya
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1968 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Acayo Christine Cwinya nke a makwaara dị ka Christine Cwunya-Ai Acayo (A mụrụ na 31 Julaị na afo 1968) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye omeiwu na nke itoolu nke Uganda na-anọchite anya Nebbi District.[1] Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement na-achị.[1]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ si Jonam.[2] Na afọ 1993, Acayo gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Makerere na nzere masta na Education, Planning and Management.[2]
Njem ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye na-eburu ọkọlọtọ National Resistance Movement maka Nebbi District.[2] N'oge okwu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya, ọ gbara ume ka ọ dị ndị mmadụ niile rụkọọ ọrụ ọnụ iji lụso amaghị ihe, ịda ogbenye na ọrịa ọgụ na Nebbi ma e wezụga ịlụso ibe ha ọgụ.[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke itoolu nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 EveryPolitician: Uganda - Parliament - 9th Parliament. EveryPolitician. Retrieved on 2022-03-29.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 FDC, NRM battle for Nebbi district (en). New Vision. Retrieved on 2022-03-29.