Achuguayo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Achuguayo bụ chi nke ọnwa n'okpukpe Guanche na Tenerife. Ọ bụ okpukpu abụọ nke Magec (chi nke anyanwụ). A na-akpọkwa ya "Nna nke Oge", ebe ọ bụ na ọ na'ahụ maka ịchịkwa oge.

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]