Adelaja

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Adélàjà bụ aha nna ndị Yoruba, nke pụtara "okpueze ma ọ bụ eze na-edozi agha ahụ, ma ọ bụ mee ka agha ahụ dajụọ"".

Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere

  • Abraham Adelaja (amụrụ n'afọ 1988), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Adesoji Adelaja (amụrụ n'afọ 1956), onye nkuzi Naijiria
  • Sunday Adelaja (amụrụ n'afọ 1967), onye na-ezisa ozi ọma a mụrụ na Naijiria