Adeleke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Adeleke bụ ma aha nna na aha e nyere madu nke sitere na Yoruba, nke pụtara "eze / okpueze / eze meriri".[1][2] Ndị ama ama nwere aha a gụnyere ndia:

  • Davido (David Adedeji Adeleke, amụrụ na 1992), onye na-agụ egwu Naijiria, onye na-ede egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ.
  • Isiaka Adeleke (1955-2017) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Ademola Adeleke (amụrụ n'afọ 1960), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Adedeji Adeleke (amụrụ n'afọ 1957) onye isi oche nke Mahadum Adeleke.
  • Kenny Adeleke (amụrụ n'afọ 1983), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Adeleke Mamora (amụrụ n'afọ 1953), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Seyi Adeleke (amụrụ n'afọ 1991), onye Naijiria na-agba bọọlụ

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hanks (2016). The Oxford Dictionary of Family Names in Britain and Ireland. OUP Oxford. ISBN 978-0-19-252747-9. Retrieved on 7 September 2018. 
  2. Adélékè. yorubaname.com. Retrieved on 2022-07-19.