Adeline Ama Buabeng

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adeline Ama Buabeng
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereAdeline Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Adeline Ama Buabeng, nke a makwaara dị ka Aunty Ama, bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri na onye ọkọọ akụkọ. Ruo ihe karịrị iri afọ atọ, ọ "rụrụ ọrụ na njedebe nke ihe nkiri a ma ama na Brigade Concert Party na Kusam Agoromba".[1]

Buabeng malitere dị ka onye otu n'esochaghi nke ndị ọrụ 'Brigade Concert Party, na-agba egwu ngosipụta ọdịnala dịka Atsiaghekor, Adowa ma ọ bụ Takai tupu ọ ghọọ onye na-eme ihe n'ozuzu oke.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sutherland-Addy (2002). "Drama in Her Life: Interview with Adeline Ama Buabeng", in Femi Osofisan: African Theatre: Women. James Currey Publishers, 66–. ISBN 978-0-85255-596-5. 
  2. James Gibbs (2009). Nkyin-kyin: Essays on the Ghanaian Theatre. Rodopi. ISBN 978-90-420-2517-2. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]