Adenike Olawuyi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Adenike Olawuyi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2004 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie

 


Olawuyi Adenike Olayemi [1] (amuru 2 August 2004) bu onye egwuregwu basketball nke Naijiria maka ndi otu mba Naijiria .

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Adenike na 2 August 2004 na Osogbo, Osun State . [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2018, Adenike meriri akwụkwọ mmụta ruru $ 45,000 maka ịpụta dị ka onye egwu kacha ewu ewu na Olumide Oyedeji Basketball Camp, Lagos. [3]

Ọ gbara maka NKA Universitas PEAC I site na 2018 ruo 2024, kwagara na-egwu maka NKA Universitas PEAC II na 2024. [4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Shehu (2023-07-18). FULL LIST: Top players missing as Wakama unveils D'Tigress Afrobasket 2023 squad. TheCable. Retrieved on 2024-03-24.
  2. Reporters (2023-08-11). Adeleke receives D'Tigress star Olawuyi (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-03-23.
  3. The Eagle Online (2018-09-05). Oyedeji camp: Teenage sensations bag $45,000 scholarships. The Eagle Online. Retrieved on 2024-03-24.
  4. Adenike Olawuyi, Basketball Player, News, Stats. Eurobasket LLC (2023-12-03). Retrieved on 2024-03-24.