Adeola Emmanuel Abolaji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adeola Emmanuel Abolaji
Born (1993-11-11) 11 Novemba 1993 (age 30)
NationalityNigerian
EducationBabcock University
OccupationPastor, Media Expert
EmployerRedeemed Christian Church of God
Political partyAll Progressive Congress
Websitehttps://abolajiadeola.com/

Adeola Emmanuel Abolaji (amụrụ na 11 Nọvemba 1993) bụ onye ọrụ gọọmentị, onye na-eje ozi dị ka osote onye isi oche nke ụlọ omebe iwu, Obafemi Owode LGA, Ogun State nke All Progressive Congress yana onye isi ụkọchukwu nke RCCG Living Seed Church Omole na egwu egwu, Spirit Of Prophecy.[1][2][3][4][5][6]

Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụsịrị akwụkwọ na biochemistry na Mahadum Babcock, na MBA na Mahadim Redeemers.[7] Ọ bụ ugbu a Onye isi nke Digital Communications na Office of the Principal Executive Assistant to the General Overseer of RCCG.[8][9]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye ndụmọdụ na-anọchite anya Ofada Ward na Obafemi Owode LGA nke Ogun State na osote onye isi ụlọ omebe iwu nke Obafemiowode LGA na Ogun State.[10][11]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Moromoluwatiketike Abolaji ma ha nwere nwa nwoke, Jubilee Abolaji.[12]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Omume
2023 Inọk[13] Onye na-eme ihe nkiri Adeboye Adejare

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Redeemed Church Organises Workshop On Photography, Social Media, Graphics, Videography For Young People – Independent Newspaper Nigeria. independent.ng. Retrieved on 2023-05-29.
  2. Man (2023-03-24). Biography of Pastor Abolaji Adeola. The New Man. Retrieved on 2023-05-29.
  3. Adeola trains, empowers entrepreneurs, marketers. TheNation (19 April 2023).
  4. Nigeria (2023-04-19). The importance of leadership and human relations in Adeola's journey to becoming a entrepreneur and pastor (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2023-05-29.
  5. Eze (2023-03-07). Enoch: The Biopic On The Life Of Adejare Adeboye (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2023-05-29.
  6. From a Young Age to an Established Brand: Abolaji Adeola Shares His Entrepreneurial Journey and How it Led to the Creation of Expert Beam Media. – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2023-05-29.
  7. Cyril (2023-04-22). From Biochemistry to Blockbusters: Abolaji Adeola’s rise in Nigerian Film Industry (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-05-29.
  8. Telegraph (2023-04-18). Abolaji Adeola, Digital Communications Head for the Office of the Principal Executive Assistant to the General Overseer of RCCG, Discusses the Role of Technology in Spreading the Gospel and Building Communities (en-US). New Telegraph. Retrieved on 2023-05-29.
  9. Adeola Abolaji - Xplorenollywood (en-US) (2023-03-21). Retrieved on 2023-05-29.
  10. Adeola: Local Government Gives Power to the Electorate – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2023-05-29.
  11. THURSDAY 30TH SEPTEMBER 2021 (en). issuu. Retrieved on 2023-05-29.
  12. Enoch Movie actor, Abolaji Adeola gushes over his wife as he celebrates her on International Women’s Day (Photos) (en-US) (2023-03-08). Retrieved on 2023-05-29.
  13. Man (2023-03-15). Watch Enoch Movie: The Biopic of Pastor E.A.Adeboye. The New Man. Retrieved on 2023-05-29.