Adeola Olanrewaju
Ọdịdị
Adeola Olanrewaju
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Adeola |
| Aha ezinụlọ ya | Wylie |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jenụwarị 1982 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2006 FIBA World Championship for Women, 2009 FIBA Africa Championship for Women, 2011 FIBA Africa Championship for Women |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I women's basketball |
Adeola Olanrewaju (amuru 12 Jenuarị 1982) bu onye egwuregwu basketball nke Naijiria.
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Adeola Olanrewaju na 12 Jenụwarị 1982 na Lagos State, Nigeria.
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Bishop Loughlin na kọleji Xavier ebe ọ gụsịrị akwụkwọ n'afọ 2005 mgbe nke ahụ gasịrị ọ malitere ọrụ ya.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gbara n'otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa nke a na-akpọ D'Tigeress dị ka Number 14 n'afọ 2006 ebe ọ gbara asọmpi n'asọmpi FIBA, na n'afọ 2009 ọ gbara mbọ iru eru maka asọmpi mba ụwa. Ọnọdụ ya bụ Center. Ọ sonyeere ndị otu Ceyphan (Turkey) n'afọ 2010 na ụlọ ọrụ ya bụ SIG.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]