Jump to content

Aderonke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Adérón bụ aha nwanyị Yoruba na aha nna nke pụtara "okpueze ma ọ bụ ndị eze achọtawo ihe ị ga-eji kpọrọ ihe". Ndị ama ama nwere aha ahụ gụnyere:

  • Aderonke adeola onye nduzi ihe nkiri Naijiria
  • Aderonke apata (amụrụ n'afọ 1967), onye na-agba mbọ LGBT na Naijiria na onye bụbu onye na-achọ ebe mgbaba
  • Aderonke kale, onye na-agwọ ọrịa uche nke ndị agha Naijira