Gaa na ọdịnaya

Adijat Idris

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adijat Idris
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Disemba 2001 Dezie
Ọrụ ọ na-arụamateur wrestler Dezie
Ụdị egwuregwuamateur wrestling, freestyle wrestling Dezie
So nawrestling at the 2020 Summer Olympics – women's freestyle 50 kg Dezie

 

Adijat Avorshai Idris (amụrụ na abalị isii n'ọnwa Disemba 2001) bụ onye Naijiria na-agba mgba nnọrọ onwe ya.

O sonyere na 2021 mba African na Oceania Wrestling Olympic Qualification.[1] O sonyere na asọmpi Summer Olympics nke 2020 na Tokyo, Japan.[2][3][4][5]

Ebemsidee

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Adijat Idris na Olympedia