Adisa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Adisa o bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Abdulkareem Adisa (nwụrụ n'afọ 2005), ọchịagha Naijiria
  • Alao Fatai Adisa (amụrụ n'afọ 1986), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Opal Palmer Adisa (amụrụ n'afọ 1954), onye America na-ede uri na agụmakwụkwọ a mụrụ na Jamaica
  • Tunde Adisa, onye Naijiria na-egwu tenis table

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Adisa Andwele, onye na-ede uri na Barbados
  • Njikọ Nchebe Ihe onwunwe na Nchebe Ozi