Admiralty Circle Plaza

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lekki Toll Gate.jpg

Admiralty Circle plaza dị na Eti-Osa Local Government Area nke Lagos State na Nigeria. E guzobere ya iji nakọta ụgwọ n'okporo ụzọ 49 kilomita na LekkiʹEti-Osa Expressway. Ọ bụ nkwekọrịta Public Private Partnership (PPP) n'etiti gọọmentị Lagos State na Messrs ikeja Concession Company Limited LCC.[1] Ọrụ malitere n'ọma ahịa ahụ n'ụbọchị nke 5 nke ọnwa Jenụwarị , 2011.[2][3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Innocent Anaba. Tension as Lagos govt insists on toll collection. Vanguard. Retrieved on 21 October 2016.
  2. The Administrator. Lekki-Epe Expressway: LASG Advises Motorists. PM News. Retrieved on 21 October 2016.
  3. Clifford. Nigeria: Toll Collection Begins On Lekki Road. All Africa. Retrieved on 21 October 2016.