Adnen Helali
Ọdịdị
Adnen Helali
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Tunisia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1975 |
Ebe ọmụmụ | Sbeitla |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | omee, odee uri |
Adnen Helali | |
---|---|
عدنان الهلالي | |
Born | |
Occupation | poet and actor |
Adnen Helali (Arabic) (a mụrụ na Sbeitla, 23 Machị 1975) bụ onye Tunisia na-ede uri na onye na-eme ihe nkiri, a mụrụ n'afọ 1975 na Sbeitli, Tunisia. Ọ bụ onye nkuzi asụsụ French na Sbeitla, na onye otu ihe nkiri Founoun nke dị n'obodo ya.
Adnen bụ onye guzobere na onye nduzi nke Sbeitla's Spring International Festival, kemgbe afọ 2000. na emume Rosemary nke Wassaia, obere obodo amoosu bụ nke Sbeitle.[1]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2007, Adnen pụtara dịka Garrett Flaherty na Left for Dead; ihe nkiri egwu ọdịda anyanwụ nke America nke Victoria Maurette na-eme na nke Albert Pyun duziri.[2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- Fartatou
- Zalabani
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The debut of the second edition of Rosemary festival in Wassaia. Archived from the original on 2013-06-16. Retrieved on 2022-06-19.
- ↑ Left for Dead na IMDb
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Adnen Helali na IMDb